Asụsụ Igbo j.s.1 N.

Welcome to your Asụsụ Igbo j.s.1 N.

ULE OKARA TAAM ASUSU IGBO MAKA J.S1

Site n'okwu ndi a dị n'okpuru A-D na n omba ọ bụla họrọ okwu ndị dabara nke oma tinye n'ebe ha kwesịrị ịdị.

Asụsụ bụ _1___ mmadụ na-ekwu

Asụsụ bụ okwu mmadụ na- ekwu..........

Asusu bu uzo_3__ na ibe ya si emekorita

Ndị mmadụ na-esi n'asusu_4___ Ọnwa ha.

Asụsụ na-eme ka ihe ndi __5__ bụ n'uche pụta ihe

_6___ na-eme ka a mata ebe mmadụ

_7__ ma ọ bụ

onye mmadụ _8__.

9. Ndị igbo bụ ndị bi n'ala isi ojii _____

10. Ihe atọ e ji mara ndi igbo gụnyere _____, _____ na ______

NKEBI NKE ABUA EKWU O AZAA. ( SUBJECTIVE)

1. Ụzọ abua e nwere ike isi gosipụta ihe mmadụ bụ n'uche bụ ____ na 2 ____

3. Deputa asụsụ abụọ ị maara ____ na 4.____

5. Okwu abụọ bụ okwu mbite m maara bụ ____ na 6 _____.

NKEBI NKE ATO

Họrọ naani abua n'ime ajụjụ atọ ndị a.

1a. Kedu aha akwụkwọ ọgụgụ anyị gụrụ?____

1b. Mmadụ abụọ Mazi Enejere zuru n'ọrụ dibịa igbo bụ ____ na ____

1c. Onye dere akwụkwọ ọgụgụ ahụ ____

1d. Kedu ndị bipụtara ya ______

2a. Gịnị bụ asụsụ? ___

2b. Deputa ihe abua e ji mara asụsụ?_____

2c. Deputa uru abua asụsụ bara _____ na _____

3a. Gịnị bụ igboizugbe? _____

3b. Deputa okwu atọ abụghị okwu igbo (okwu mbite)_____, ______ na ______

3c. Deputa igbo izugbe okwu ndia

(a) ashu ____

(b) oshimili _____

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *