Asụsụ Igbo j.s.2 N.

Welcome to your Asụsụ Igbo j.s.2 N.

ULE OKARA TAAM ASUSU IGBO MAKA J.S.S 2

OMENALA : OJI

1. Oji bụ _____ osisi oji na amita.

2. E nwere oji Awụsa na oji _____

3. ______ anaghị ago oji n'ala Igbo

4. Oji agbaghị ibe ka ana-akpọ oji ______

5. E ji ______ anabata onye ọbịa

6. Agụmagụ bụ ihe mmadụ ji _____ wee chepụta

7. Onye na- agụ agụmagụ bụ _______

8. Nke esoghị n'agumagu bụ ______

9. Akara ndịa ahụ eji achọ edemede mma bu _____

10. Na ngwụcha ahiriọkwụ ka a na-etinye _____

NKEBI NKE ABỤA (SUBJECTIVE)

Deputa mkpọ aha dị n'ahiriokwu a;

1a. Obi ji osisi______

2b. Azụ na-ato uto ______

3c. Were eserese gosipụta ihe bụ oji

9. Akara dị ahụ eji achọ edemede mma bu _____

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *