Welcome to your Asụsụ Igbo j.s.2 Exam
1. Nkejiasụsụ igbo nke orụ ya bụ ikpọ aha ihe ọ bụla ka a na-akpọ ____________________
2. Ngalaba ya bu nkejiasụsụ a kpọrọ aha ya bụ ___________________ na ______________________
3. Gosipụta ahauche di n’ ahịrịokwu a; Amamịhe Uchenna e buka
4. Mmadụ irube isi bu onye ahụ _________________
5. Ebe ọzọ umuakọ ga-erube isi bụ
6. Tulee ma gosiputa okwu e dere nke ọma __________________
7.Akara ndi ahụ a na-etinye n’edemedei ka o wee kwe ọgụgụ ma nwee nghọta bụ _____________
8. Gosipụta Ahaaka di’ahịrịokwu a; Okeke nwere ụlọ abụọ
9. Kedu okwu bụ ahaizugbe n’ ahiriokwu a; Nneka kwu n’oche
10. Aha ihe niile na-azakọ ọnu n’igwe ka a kpọrọ _________________
11. Nwata ahụ danyere n’ikpo ahihia. Okwu a kara ihe n’ọkpuru bụ
12. E ji ___________________ anabata ọbia n’ala igbo
13. Oji gbara atọ bụ oji ___________________
14. Akụkọ ifo bu otu n’ime agụmagụ ____________
15. Akaraedemede na-egosi obere nkwusi bụ _____________________
16. Kpọm na-egosi __________________ ahịrịokwu
17. Otu omenala ndi igbo m mara bu _______________________
18. Kedu nke e detara nke ọma
19. Akara ụdaolu atọ m maara bụ
20. Otu mkpuruokwu na-arụ ọrụ mbụụzọ bụ ______________