Welcome to your Igbo Language j.s3 Exam
1. Gịnị bu abụbọ ndị igbo ji eri okwu?
2. Okwu ndị ahụ nwere echiche abụọ ka a na-akpọ _________________
3. 49,856 pụtara_________________
4. Kọwaa akpaalaokwu a; Adamma Kwụ n’elu pụtara
5. Nweke ji ntị chọọ mma, pụtara na
6. Mejuputa ilu a: ụkpana okpoko gburu bụ _________________
7. Otu ụzọ dikarisiri ntakiri e ji ekwu okwu di omimi bu
8. Ihe mmadụ ji echiche ya chepụta ma werekwa asụsụ nka kwuputa maọbụ depụta ya ka a kpọrọ __________________
9. E kere Agụmagụ odịnala ụzọ__________________
10. Oge e ji eleta nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ n’ala igbo ka ọ na-akpọ __________________________
11. _________________ bụ mmemme ụmụtorobia bu ndị a mụrụ n’otu oge
12. Izu ole ka nwanyi na-anọ ọmụgwọ _________________
13. Otu mmemme pụrụ iche a na-eme ma nwaanyi si n’ọmụgwọ pụta bụ ________________
14. Onye ọ dịrị ile nwaanyị mụrụ nwa ọmụgwo bụ__________________
15. “Adaakụ bu asa” nke a bụ___________________
16. onụogugu, 17/100 pụtara ________________ otu narị
17. Aha akwụkwọ ogụgụ anyi bụ __________________
18. Aha onye dere ya bụ ______________________
19. Ulọọrụ biputara ya bụ ndi _______________
20. Kedụ udi akwụkwọ ọ bụ? ___________________
5. Nweke ji ntị chọọ mma, pụtara na
6. Mejuputa ilu a: ụkpana okpoko gburu bụ _________________