JSS2 New second term IGBO mid term test

Welcome to your JSS2 New second term IGBO mid term test

1. 

2. 
1. Otu n' ime ndị a bu omenala ndi igbo

3. 
2. Akara edemede a ga etinye n' okwu a' Ebee' bu ' bu

4. 
3. Ịkwọ aka ụtụtụ na-abia n'oge .

5. 
4. Aha nwunye Odogwu bu......

6. 
5. Ekpere nke eji oji ekpe ma o bu nzu ekpe ka akporo.....u a na ekpee

7. 
6. ...,..bu otu n' ime nkwenye ndi Igbo bu....

8. 
7. Kedu ndị bipụtara Uru dị na Nwanyị '......

9. 
8. Aha nne mụtara Nwadiuto bu.

10. 
9. Akwụkwọ a anyị gụrụ bu.

11. 
10 Otu n' ime ndị a bu ihe eji ago ofo

12. 
Ajuo Azaa

13. 
Kpoputa aha nwanne Odogwu abua I maara?....

14. 
2. Gịnị bu iwe Odogwu na-ebe nwunye ya no?....

15. 
3.Deputa akara edemede atọ I maara?......

16. 
4. Deputa ihe abua eji ago ọfọ.....

17. 
5.kpoputa aha mmadụ ise n' akwụkwọ a....ma deputa ihe I maara banyere ha.

18. 
10 Otu n' ime ndị a bu ihe eji ago ofo

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *