ASUSU IGBO j.s 2

Welcome to your ASUSU IGBO j.s 2

1. 

2. 
1. Ahirimfe ndinaazụ na-enwe......

3. 
2. Ahirimfe ndinaazu bụ ahịrịokwu na egosi ihe

4. 
3. Kedu nke e detara nke oma.

5. 
4. Omume ọbụla a na -elegara anya ka omume adịghị mma bu ----

6. 
5. Anyị ga-ekwu uche anyị bụ ọmumatụ-----

7. 
6. Akaraedemede na-egosi ngwụcha ahịrịokwu bụ-----

8. 
7. N'ime ụmụ odogwu ndị nwanyị kedụ nke bụ Loya

9. 
8. Aha onye dere " Nwanyị dị Uru" bụ-----

10. 
9. Deputa ahauche di n'ahiriokwu: " Amamihe ibeneme ebuka"

11. 
10. Otu n'ime ndia abughi nkejiasusu igbo

12. 
Edemede

13. 
Gụọ agụmagụ a nke ọma ma zaa ajụjụ sọ ya.

14. 
Oji bụ mkpụrụ osisi. O bụ osisi oji na-ami oji. Oji na-amị ógbè oji ebe mkpụrụ oji na-adi. Ndị igbo hụrụ oji n'anya nke ukwu. Ha na-akọ oji. Ha na-ata oji ma jiri ya eme mmemme . Ndị Yoruba na-akọ oji hie nne. Ndị Awụsa na-ata oji hie nne ma jiri ya mere nri. Enwere ụdị oji dị icheiche. Oji gwọrọ na oji ngodo(oji ohia/oji enwe). Oji na-agba karịa ibe abụọ. Onwere ike gbaa atọ, anọ, ise maọbụ karịa. Oji gbara asaa ka a na akpọ oji ọmụmụ. Mgbe ọbụla a wara oji ọ gbaa asaa, a na-emechi ya kachi/ka ghara ụbọchị a ga akpọ oriri iji gosi obi aṅụrị n'ihi na anaghị ahụ ya bụ ugo kwadaa/kwa ụbọchị. Oji gwọrọ na-agba naanị ibe abụọ. Oji ọbụla agbaghi ibe ka a na-akpọ oji ogbi.

15. 
Zaa Ajụjụ ndia

16. 
11. Gịnị bụ oji?

17. 
12. Osisi gịnị na-amị oji -----

18. 
13. Olee ihe ndị igbo ji oji eme? ----

19. 
14. Gịnị ka a na-akpo oji gbara asaa

20. 
15. Oji enweghị ibe ka a na-akpọ -------

21. 
16. Deputa ụdị oji dị iche iche ndi igbo nwere ------ na -----

22. 
17. Onye ọ dịrị ịwa oji n'ala Igbo bu ----

23. 
18. . Deputa udamfe dị n'asusu igbo -------

24. 
19. Deputa aha ahịa anọ ndi igbo nwere -----, ------ na ------

25. 
20. Tụgharịa ahiriokwu a ka ọ bụrụ ubara (plural) 'Nwa ọkụkọ m ka ọ bu.'............

26. 
Nkebi nke ato

27. 
1a. Gịnị bụ Akaraedemede?

28. 
B. Kpọpụta udi Akaraedemede ise I maraa

29. 
Ch. Mee ahiriokwu abua iji gosi ọrụ kpom kpom n'ahiriokwu

30. 
2a. Gịnị bụ ilo ụwa?

31. 
B. Kpọpụta mmadụ ise n'ahiriokwu "Nwanyi dị uru" ma kowaa n'ụzọ nke nke onye ha bu

32. 
Ch. Kedu aha nwunye odogwu nke abua

33. 
D. Kedu agwa ọjọọ ụmụ odogwu ndị nwoke kpara na-adighi mma? ----

34. 
6. Akaraedemede na-egosi ngwụcha ahịrịokwu bụ-----

35. 
D. Kedu agwa ọjọọ ụmụ odogwu ndị nwoke kpara na-adighi mma? ----

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *