Welcome to your Ule Taam nke abua makaJSS 1
2.
Abiidii a na-ede ugbua malitere n'afọ....
3.
Nke na enweta mmekọrịta na nghota
4.
Otú n'ime ndị a bu njirimara asụsụ
5.
Otú n'ime ndị a bú okwu mbite
6.
Họrọ nke e deziri nke oma
7.
Mgbochiume anaghị ebu akara udaolu makana.....
8.
Kedu nke bu 'adverb,' n' igbo
9.
Ngọzi na Obiageli gara ahịa.n'ahiriokwu 'na bu'
11.
Nnochimpesin e nwere n'asụsụ Igbo bu
12.
Tụgharịa ahịrịokwu ka ọ bụrụ ibata: Nne ma mụtara otu nwa
13.
Onye nkụzi gwara anyị: gaanụ megharia ahụ. Nkea putara.
14.
Mụụrụ udaume e nwere n'igbo dị. ....'
15.
Uchenna tere ndụ n'anya.N'ahiriokwu a Uchenna bu ....
16.
Ndị Igbo bi .,.. anyanwu Naijiria.
17.
Ndia niile bu nkejiasụsụ ma e wepụ.......
18.
Aha ihe ndị anaghị ahụ anya maọbu metu aka ka a na-akpọ....
19.
Aha aka-ikpa nke ihe ọ bụla na -aza ka a na-akpọ ......
20.
Chisom churu mmiri. Churu bu ....
21.
Asụsụ Igbo zuru ala igbo niile ọnụ bu ....