1.Oge ezumike nke nwanyị mụrụ nwa na anọ ka a na - akpọ......,
2. Ụzọ esi eme ka ozi rute onye ọ bụla aka ka a kpọrọ .........
3. Deputa ihe abua eji ago ọfọ.....
4. Otú n'ime okwu ndia bu okwu ìgbo siri n' asụsụ awusa bia
5. Onye ọ dịrị ile nwanyi Omugwo bu
6. Dị bu uno n' ezinaulo ọ bụla bu .....
7. Agụmagụ odinaala nke eji ọṅụ agụpụta ka a kporo....
8. Ahịrịokwu zuru okè ga enweriri. i
9. Aha Akwụkwọ akụkọ izizi e deputara bu ......
10. Oge ezumike nke nwanyị mụrụ nwa na anọ ka a na - akpọ......,
11. Ụzọ esi eme ka ozi rute onye ọ bụla aka ka a kpọrọ .........
12. Onye dere akwukwo akụkọ mbụ m mara bu
13. Dị bu uno n' ezinaulo ọ bụla bu .....
14. Onye dere akwukwo akụkọ mbụ m mara bu
15. Otú n' ime ndia bu ụzọ nzisa ozi nke ugbu a
16. Aha Akwụkwọ akụkọ izizi e deputara bu ......
17. Agụmagụ odinaala nke eji ọṅụ agụpụta ka a kporo....
18. Otu n'ime ndia bu udaolu
19. Otu n'ime ndia bu udaolu
20. Kedu nke bu 'adverb,' n' igbo