Igbo jss2 exam2024

Welcome to your Igbo jss2 exam2024

1. Otu ihe m maara e ji ele ọbịa bu

2. Ụzọ mmadụ si eziputa obiọma ebe mmadụ nọ bu site n,'

3. Otu n'ime ndia abụghị ụzọ esi ekele ekele

Abụ ndi mmadụ ji eme nganga ma ha na-atụ nya ka a na- akpọ......

5. Nkwenye ndi Igbo nwere gbasara onye nwụọ ọ biaghachi ọzọ ka a na -akpo...

6. Jon riri nri bu tensi.........

7. Dị bu uno n' ezinaulo ọ bụla bu .....

8. Nagide omume nwata ahụ.N 'ahịrịokwu a (na )na-aru ọrụ dịka..........

9. Otu n'ime ndia abụghị echimechi n'ala Igbo

10. Kedu ihe ndi Igbo ji egosi ala a na-azọ azo......

11. Chibuike gburu ewu. Gburu bu

12. Mkpụrụokwu ole na di n'usoro ma nwekwa nghota zuru oke ka a na-akpo -----

13. Otu ndi ma obu ndi mba si ebi ndu ha pụtara----

14. Akuko ejije na Abu mebere agumagu -----

15. Otu udaaro na- enwe ntupo n'elu bụ------

16. Kedu nke e dere nke oma

17. Uzo esi agbasa ozi ka o rute onye obula aka ka a na akpo

18. Tinye Isingwaa dabara nke oma n' okwu igbo a. -----+ ta (to chew)

19. Kedu osisi esi na ya enweta ọṅụ.....

20. Onye chiri ọzọ na ezi ohi . Ọ bu eziokwu?

NKEGA NKE ABUA

1. Anyị no ebea tupu onye isi abịa. Ahiriokwu a gosiputara .....

2. Gịnị bu udaume?

3. Kedu onye nwere ike ichi ọzọ.........

4. Deputa ihe abua eji ago ọfọ.....

5. Deputa otu ụzọ nzisa ozi I maara....,...

Deputa otu omenala ndi Igbo I maara .

7. Akara edemede a ga -etinye n' ... okwu a 'Ebee ' bu.

8. Aha nne mụtara Nwadiuto bu.

9. Ekpere nke eji oji ekpe ka a kpọrọ.......

10. Deputa mmemme abua eji oji eme. .....

Nkea nke ato : zaa ajụjụ niile ndia

1. Gini bu echimechi?

b. Deputa ụdị echimechi atọ I maara?

Ch. Kpoputa ihe atọ eji ama onye chiri echimechi

2. Gini bu ekele?

b kpoputa ụzọ ekele atọ anyị nwere

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *