Asụsụ Igbo j.s.2 2024

Welcome to your Asụsụ Igbo j.s.2 2024

Zaa ajụjụ ndia

1. Akaraedemede ahụ ana etinye ebe enwere obere nkwusi ka a na-akpo ----

2. Akaraedemede a na-etinye ebe e nwere nnukwu nkwusi ka a na- akpọ----

3. Etu ndị si ebi ndụ ha ka a na-akpo -----

4. Ndị a niile bụ Akaraedemede ma e wepụ ------

5. Ebe a na-etinye akara udaolu bụ na-----

6. Nke e soghi n'usoro ilu nwaanyị bụ----

7. Otu n'ime ndị a bụ nkejiasusu igbo

8. Izu ole ka a na-anọ omụgwọ

9. Omenala ndị igbo ji anabata onye ọbịa bụ-----

10. Nkejiasusu nke na-akpo ihe ọ bụla aha bu ---------

NKEBI NKE ABUO: ZAA AJUJU NIILE NDIA

Deputa aha Akaraedemede ndia

1. ..... --> -------

2. ( ) --> --------

3. ? --> -------

4. ; --> ------

5. __ --> ------

HORO OTU N’IME NDIA KA I ZAA

1. Gịnị bụ omenala

1b. Deputa omenala atọ ndi igbo I maara

Ch. Kpọpụta ihe atọ e ji alụ nwanyi

2. Gịnị bụ Akaraedemede

B. Deputa ụdị ya abua I maara

Ch. Kpọpụta nkejiasusu ise I maara

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *