Trying

Welcome to your Trying

REGENT COLLEGE SCHOOL OF SCIENCE ULE ASUSU IGBO, AGBA NKE MBU N’AFO 2023 JUNIO SEKONDIRI NKE MBU ZAA AJUJU NII`LE NDIA

1. Asụsụ bụ ụzọ mmadụ na ibe ya si_______________________

2. Igbo bụ asụsụ bụrụkwa ___________________

3. Ihe dịka ikike mmadụ nwere iji gaa mba ọzọ bụ__________________

4. Abidii igbo dị

5. A, ị, ọ, ụ bụ ___________________________

6. Otu n’ime ndịa abụghi udaarọ a,e,i, ọ,u

7. Mgbochiume nge di ______________

8. Onye weputara mkpuru edemede igbo bu ____________________

9. Aha kọmitti wepụtara mkpuruedemede a bụ ____________________

10. Agụmagụ bụ ihe mmadụ ji ……………. ya wee chepụta

11. Onye na-ede agụmagụ ka a kpọrọ __________________

12. Nke e sọghi n’agụmagụ bụ__________________

13. Atọ n’ime agbataobi ndi igbo bụ ________________

14. Aha akwụkwọ anyi gụrụ na taam a bụ __________________

15. Kedụ aha onye mụtara Nwanka?

16. Onye bụ “Gloria” n’akwụkwọ ahụ bu

17. Otu ụdaarọ nwere ntụpọ bụ ______________

18.Uzọ nille e si eziputa mbunuche mmadụ richara mperi bere sọ ________________

19. Ndị igbo nwere ndi__________________ ndị bidewere ha

20.Myịrịụdaume asụsụ Igbo bụ ________________

NKEBI NKE ABUO: AJUO AZAA

1.Udaume e nwere n’igbo dị __________________

2. Otu ụdaume ole ka e nwere n’igbo?____________________

3. Mgbochiume nge di_________________________

4. E kere agụmagụ odinala ụzọ atọ .kpoputa ha.......__________________

5.Deputa ụzọ nri abua nwanyị mụrụ nwa ọhụrụ na - eri......._________________

6. Kọwaa ihe nzisa ozi bu_?___________________

7. Deputa ụzọ nzisa ozi nke odinaala I maara____________________

8. Kedu ụdị ezinaulo,ebe nwoke na- alụ otu nwanyi na ụmụ ya bikotara onu____________________

9. Gịnị bu nzisa ozi? _________________________

10. Kedụ aha onye bipụtara Akwụkwọ akụkọ Omenuko? _______________________

NKEBI NKE ATO

HORO AJUJU ATO N’IME ANO KA I ZAA

1a. Gịnị bụ asụsụ

b. Kpọpụta uru abụọ asụsụ bara

2a. Kpọpụta akọrọngwa egwu anọ e ji egosipụta mbumnuche mmadụ na-abụghị asụsụ

b. Kpọpụta steeti ise ndị na-asụ igbo n’ala Naijiria

ch. Depụta ngalaba atọ asụsụ igbo maara

3a. Gịnị bụ mkpụrụ edemede?

b. Kedụ aha onye weputara ya?

Ch. Depụta abịdịị ndị a na nnukwu leta

i. m =

ii. p =

iii. u =

iv. w =

v. i =

Were ụdamfe ndị a mepụta mkpụrụokwu atọ masịrị gị

i. a ________________

ii. ị __________________

iii. ọ ________________

iv. u ________________

Otu n’ime ndịa abụghi udaarọ a,e,i, ọ,u

4. Aha onye dere akwụkwọ ọgụgụ anyị guru bụ___________________

6. Aha diọkpara Mazị Enejere bụ_____________________

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *