Asụsụ Igbo Jss2 2024 first term

Welcome to your Asụsụ Igbo Jss2 2024 first term

REGENT COLLEGE SCHOOL OF SCIENCE JUNIO SEKONDIRI NKE ABUA ZAA AJUJU NILE NDIA

1. Nkejiasụsụ igbo nke orụ ya bụ ikpọ aha ihe ọ bụla ka a na-akpọ ____________________

2. Ngalaba ya bu nkejiasụsụ a kpọrọ aha ya bụ ___________________ na ______________________

3. Gosipụta ahauche di n’ ahịrịokwu a; Amamịhe Uchenna e buka

4. Mmadụ irube isi bu onye ahụ _________________

5. Ebe ọzọ umuakọ ga-erube isi bụ

6. Tulee ma gosiputa okwu e dere nke ọma __________________

7.Akara ndi ahụ a na-etinye n’edemedei ka o wee kwe ọgụgụ ma nwee nghọta bụ _____________

8. Gosipụta Ahaaka di’ahịrịokwu a; Okeke nwere ụlọ abụọ

9. Kedu okwu bụ ahaizugbe n’ ahiriokwu a; Nneka kwu n’oche

10. Aha ihe niile na-azakọ ọnu n’igwe ka a kpọrọ _________________

11. Nwata ahụ danyere n’ikpo ahihia. Okwu a kara ihe n’ọkpuru bụ

12. E ji ___________________ anabata ọbia n’ala igbo

13. Oji gbara atọ bụ oji ___________________

14. Oji agbaghi ibe ka a kporo. ____________

15. Akaraedemede na-egosi obere nkwusi bụ _____________________

16. Kpọm na-egosi __________________ ahịrịokwu

17. Otu omenala ndi igbo m mara bu _______________________

18. Kedu nke na egosi nnukwu nkwusi

19. Akara ụdaolu atọ m maara bụ

20. Otu mkpuruokwu na-arụ ọrụ mbụụzọ bụ ______________

Nkeji nke abụọ ajụọ azaa

1 Kedu omenala abụọ ndị Igbo I maara .......... Na. .....___________________

2.Onye na awa oji n'ala Igbo bu ..........__________________________

3. Oji abua m maara bu .....,..... Na ..........._____________

NKEBI NKE ATO: HORO ABUO N’IME AJUJU ato KA I ZAA:

1. Depụta mkpọaha di n’ahịrịokwu ndịa

a. Obosi bụrụ ibu.

b. Njideka mara mma.

c. Ujunwa bu ezigbo nwata.

2 .Depụta ngwaa di n’ahiriokwu

a. O ji akwụkwọ n’aka.

b. Nweke bụ nnukwu mmadu.

c. Ha na-agba bọọlụ.

3a. Kọwaa ihe ị maara gbasara oji.

b. Depụta udi ụzọ oji abụọ ị maara.

ch. Kpọpụta otu ihe a na-enye nsọpuru n’ala igbo.

d. Depụta uru ise oji bara.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *