Igbo jss2 ,2,2025

Welcome to your Igbo jss2 ,2,2025

1. Usoro ahụ nke ohanézè ga na agbaso iji hụ na ha na-eme ihe dị mma ma hapụ ime ihe ọjọọ ka a na-akpọ........

2. ...,.. ba-egosi Ihe dị mma a chọrọ n'aka ndị mmadụ

3. Aha ozo e nwere ike i kpoagwa ọma bu

4. Nwata na-akpa agwa ọma na-etinye.......

5. Otu n'ime ndị a bu àgwà ọma m maara

6. Nkejiasusu nke ọrụ ya bu ikowaputa etu ihe siri mee ka a na-akpọ.........

7. Gosiputa nowuwa dị n'ahiriokwua: Anyị ga-aru ọrụ a n'ike n'ime.

8. Katigori ụtọ asụsụ nke ọrụ ya bu I gosi Mgbe ma ọ bu oge doro anya ihe jírí mee ka a na-akpọ......

9. Otu n'ime ndia abụghị arụ

10. Ndị obodo na-akpu arụ n'ala Igbo bu ndi

Nkebi nke abụọ: aghotaazaa

1. Deputa ihe abua eji- akpu arụ

2. Onye ọ bu orụ ya ịkpụ arụ n'ala Igbo bu....

3. Deputa agwa ọjọọ atọ I maara.

Nkebi nke ato

Zaa ajụjụ abụọ n'ime ndia

2. Gini bu nkwuwa?

b. Deputa ụdị nkwuwa atọ I maara

2. Gini bu arụ?

b. Kpoputa arụ abua I maara

ch. Deputa ihe ise e ji akpu aru

3. Gini bu àgwà ọjọọ?

b. Deputa àgwà ọjọọ anọ I maara.

b. Deputa àgwà ọjọọ anọ I maara.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *