Ule taam nke abua n"Asụsụ Igbo JSS1

Welcome to your Ule taam nke abua n"Asụsụ Igbo JSS1

1 .Okwu nka di iche iche e ji achọ edemede ma ọ bu okwu mma iji mee ka ọ dị ụtọ ná ntị ka a na-akpọ.........e

2. Ndị a niile bu nkejiasusu Igbo ma e wepu...........

3. Otu n'ime atụmatụ okwu m mara bu..........

4. Asụsụ na-eme ka.........na odibendi na-aga n'ihu

5. Agụmagụ odinala nwere ngalaba atọ, otu n'ime ha bu......... odinala

6. Abidii Igbo di.........

7. Igbo bu asụsụ burukwa .....,.

8. 'Adamma bu asa'.Nkea bu omumaatu.........

9. Otú n'ime ihe kachasị mkpa ndị Igbo ji ele ọbịa bu.......

10. Akara ndị ahụ a na-etinye n'edemede iji mee ka ihe e free kwe ọgụgụ ma nwee nghota ka a kpọrọ.......

11. Onye o dịrị iwa oji n'ala Igbo bu .......

12. Usoro eji anabata mmadụ n'ala Igbo ka akpọrọ.......

13. Atụmatụ okwu nke eji asi na ihe yiri ma ọ bu dị ka ibe ya ka a na akpọ.....

14. Ọrụ aka eji mara ndị Igbo gụnyere

15. Anyị na- amata ngwụcha ahịrịokwu site n'itinye........

16. Agụụ ọkara ha utari bu omumatu.....

17. Ndị Igbo bu ndi bi n'....... Anyanwu Naijiria.

18. Otu n'ime steeti ndị Igbo ji mere isi be ha bu....,.

19. Edi soro ya ọnụ pụtara na ọ na.......

20. Agwa ekwesighi ka ụmụaka na-akpa bu.

NKEGA NKE ABUA

1. Agumagu bu ihe mmadụ ji .......ya wee cheputa.

2. E kere agụmagụ odinaala ụzọ atọ kpoputa ha...........,...........

3.Eji asụsụ akuziri....ihe n'ụlọ akwụkwọ.

4. Udaume ndị nwere ntupo n'okpuru dị .,

5. Mgbochiume ngé dị .............

Nkega nke atọ zaa ajụjụ niile ndị a.

1kpoputa steeti ise ebe ndị Igbo ji mere isi be ha.

b. Deputa uru atọ asụsụ bara

2a. Gini bu akara edemede?

2b. Kpoputa akara edemede ise i maara

3. Gịnị bu atụmatụ okwu?

b. Deputa atụmatụ okwu anọ I maara.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *