1. Nkejiasusu nke oru ya bu ikowa aha bu .......
2. Mkpuruokwu na-eme ka ahiriokwu nwee nghota bu .......
3. Otu n'ime nsinangwaa m maara bu..........
4. Kedu okuko unu choro izu? bu omumatu......
5. Mkpuruokwu nnochimpesin gunyere........
6. Mkpuruasusu nke na- enyere omekangwaa aka ka o wee zuo oke bu .......
7. Alumdinanwunye na-enweta....n',etiti ezi na ulo abuo na- alu onwe ha.
8. Ujunwa na-akwa akwa. 'na' bu .......'
9. A choro ezigbo mmadu.' A 'di n'ahiriokwu a bu
10. Nne m bu Mgbankwo. 'Bu ' bu ngwaa bụrụkwa..........