Ule Asụsụ Igbo makaJSS1 2025A

Welcome to your Ule Asụsụ Igbo makaJSS1 2025A

1.Oge ezumike nke nwanyị mụrụ nwa na anọ ka a na - akpọ......,

2. Ebe a na-etinye akara udaolu bu ....... .........

3. Deputa ihe abua eji ago ọfọ.....

4. Otú n'ime okwu ndia bu okwu ìgbo siri n' asụsụ awusa bia

5. Onye ọ dịrị ile nwanyi Omugwo bu

6. Dị bu uno n' ezinaulo ọ bụla bu .....

7. Agụmagụ odinaala nke eji ọṅụ agụpụta ka a kporo....

8. Ahịrịokwu zuru okè ga enweriri. i

Aha onye isi uloakwukwo anyị bu......

10. Oge ezumike nke nwanyị mụrụ nwa na anọ ka a na - akpọ......,

11. Ụzọ esi eme ka ozi rute onye ọ bụla aka ka a kpọrọ .........

12. Onye ọ dịrị isi nri na ezinụlọ bu .........

13. Dị bu uno n' ezinaulo ọ bụla bu .....

14. Onye bu onye isi kọmitii n'ahụ maka mkpụrụ edemede bu

15. Otú n' ime ndia bu ụzọ nzisa ozi nke ugbu a

16. Aha Akwụkwọ akụkọ izizi e deputara bu ......

17. Agụmagụ odinaala nke eji ọṅụ agụpụta ka a kporo....

18. Otu n'ime ndia bu udaolu

19.Akaoru onye na akụ azu bu

20. Kedu nke bu 'adverb,' n' igbo

Nkega nke abua: Ajuọ azaa

1. Regent koleeji malitere n'afọ..........

2.Otu nri igbo mara bu........ ......

3. Kpoputa akara ụda olu atọ I maara........

4. Kpoputa aka ọrụ ndị Igbo atọ I maara............

5. Kedu ebe a na etinye akara udaolu

6. Deputa ihe atọ ndị Igbo na enweta na nkwu ..........

7. Deputa aka ọrụ ndi Igbo abua n' oge ugbua..........

8. Kpoputa myiri udaume ndị I maara

9. Akara eji acho edemede mma bu .......

10. Deputa ahịa ndia n'usoro eji akpọ ha

Nkeji nke atọ: zaa ajụjụ niile ndia.

1 Gịnị bu Ọmugwo?

b. Deputa mmadụ atọ nwere ike ile ọmugwo.....?

Ch kpoputa ọrụ ato diri onye na -ele omugwo

2. Gini bu akaoru?

b. Kpoputa aka ọrụ ndị Igbo ise n'oge ugbua

5. Kedu obodo eji ịkpụ uzu wee mara

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *