1 .Okwu nka di iche iche e ji achọ edemede ma ọ bu okwu mma iji mee ka ọ dị ụtọ ná ntị ka a na-akpọ.........e
2. Ndị a niile bu nkejiasusu Igbo ma e wepu...........
3. Otu n'ime atụmatụ okwu m mara bu..........
4. Asụsụ na-eme ka.........na odibendi na-aga n'ihu
5. Agụmagụ odinala nwere ngalaba atọ, otu n'ime ha bu......... odinala
6. Abidii Igbo di.........
7. Igbo bu asụsụ burukwa .....,.
8. 'Adamma bu asa'.Nkea bu omumaatu.........
9. Otú n'ime ihe kachasị mkpa ndị Igbo ji ele ọbịa bu.......
10. Akara ndị ahụ a na-etinye n'edemede iji mee ka ihe e free kwe ọgụgụ ma nwee nghota ka a kpọrọ.......
11. Onye o dịrị iwa oji n'ala Igbo bu .......
12. Usoro eji anabata mmadụ n'ala Igbo ka akpọrọ.......
13. Atụmatụ okwu nke eji asi na ihe yiri ma ọ bu dị ka ibe ya ka a na akpọ.....
14. Ọrụ aka eji mara ndị Igbo gụnyere
15. Anyị na- amata ngwụcha ahịrịokwu site n'itinye........
16. Agụụ piara ha utari ?omumatu.....
17. Ndị Igbo bu ndi bi n'....... Anyanwu Naijiria.
18. Otu n'ime steeti ndị Igbo ji mere isi be ha bu....,.
19. Edi soro ya ọnụ pụtara na ọ na.......
20. Agwa ekwesighi ka ụmụaka na-akpa bu.