Ule asụsụ Igbo maka sinio sekondiri nke abụọ 2025B

Welcome to your Ule asụsụ Igbo maka sinio sekondiri nke abụọ 2025B

1. Mofim bu irighiri okwu.........

"kwuru ' bu mkpuru okwu ma ihe mebere ya bu .....

3. E nwere ụdị mofim....

4. Nkebiokwu bu ....... abụọ ma ọ bu karịa nwere ike ị gakota ọnụ n'usoro n'ahiriokwu.

5. Ihe kacha ejimara nkebi okwu bu na ọ naghị enwe .......

6. "Osisi ojii ' dachiri ụzọ bu omumatu........

7. Bịa ngwa ngwa bu nkebiokwu nke ....

8. Mgbe udaume bidoro okwu nke abụọ weere ọnọdụ okwu nke mbu,ihe enwere ebe ahụ bu

9. Ọ bụrụ na otu udaume apuo n'' okwu enwere udaume ihe e nwere bu....

10. "Adaku' mkpụrụokwu a gosiri........

Nkebi nke abua:

Dee ihe a ga- enweta na ndapu udaume okwu bdia

a) ada+ọha ---->

b)Eze+udu-----

C)were mkpụrụokwu gosiputa ndapu mgbochiume abua masiri gi.

Nkebi nke atọ:Zaa ajụjụ niile ndia.

1Gini bu olilo udaume?

b) kpoputa ụdị olilo udaume dị iche iche I maara.

2. Kọwaa ihe ị ghotara banyere mofim.

b) kpoputa ụdị mofim ndị ị mara ma gosiputa omumatu ha

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *