2025/2026 ULE TAAM NKE MBU N'ASUSU IGBO MAKA NDI JSS1

Welcome to your 2025/2026 ULE TAAM NKE MBU N'ASUSU IGBO MAKA NDI JSS1

1. Mmadụ nwere ike isi n'ụzọ ndị a kwupụta ihe o bu n'uche ma e wepụ –

2. Asụsụ e jiri mara ndị bi n'ọwụwa anyanwụ Naijiria bụ

3. Mkpụrụ edemede Igbo nwere ike ịbụ akara ụda n'elu ya bụ

4. Ntụkwasịobi nwere ụdaume ole

5. Abidịị a na-ede ugbua malitere n'afọ

6. Mgbochiume nge di

7. Nke na-eweta mmekọrịta na nghọta na ndị a bụ

8. Otu n'ime ndị a bụ okwu Igbo sịrị n'asụsụ Awụsa bite

9. Otu n'ime ndị a nupụrụ isi n'iwu ndakọrịta ụdaume

10. Mgbochiume anaghị ebu akara ụdaolu makana

11. N'abidii Igbo, a gụchaa kp a gụọ

12. Mgbochiume mkpi dị ole

13. Asụsụ ndị ala anyị pụtara ihe di

14. Ụdaume dị n'okwu a 'obujurụkpa' dị

15. Họrọ nke gbasoro iwu ndakọrịta ụdaume na nọmbas 15 and 16

16.

17. Mgbochiume ole dị na mkpụrụokwu a 'onwuegbuchula'

18. Asụsụ mmadụ sụrụ ga-enyere anyị aka ịmata – ya

19. Otu ihe e jiri mara asụsụ bụ na ọ na

20. Nke bụ mgbochiume nge n'ebe a bụ

21. Họpụta ụdaume nwere ezigbo ndakọrịta

22. Olee ụdị ụdaume dị na mkpụrụokwu okwu a 'mgbọrọdị'

23. Anụmanụ nwere asụsụ bụ

24. Igbo izugbe bụ

25. Akụkọ ifo nwere usoro mmalite pụrụ iche bụ

NKEGA NKE ABỤỌ (Zaa Ajụjụ Ndị a niile).

1. Asụsụ bụ – mmadụ na-ekwu n'onu

2. Asụsụ na-eme ka ihe ndị – bu n'uche pụta ihe

Agụmagụ bụ ihe mmadụ ji – ya wee chepụta

4. Agụmagụ ga-enweriri ihe ndị gbara – megara na ya

5. Onye na-ede agụmagụ ka a na-akpọ –

6. E nwere ụdị agụmagụ abụọ. Otu bụ agụmagụ ugbua ebe nke ọzọ bụ agụmagụ –

Abidịị Igbo dị –

8. E kere ụdaume ụzọ –

9. Onye na-agụ agụmagụ ka a na-akpọ –

10. E ji asụsụ akụziri – ihe n'ụlọ akwụkwọ

ZAA AJỤJỤ NKE MBỤ NA AJỤJỤ ABỤỌ ỌZỌ I MAARA NKE ỌMA

1a. Dee abidịị Igbo nke nnukwu ya 1b. Deputa mgbochiume mkpi na mgbochiume nge dị na ya 1c. Depụtakwa ụdaume dị na ya 1d. Kewaputa ndị bụ ụdamfe na ụdaaro n'ime ya 1e. Kedụ ndị bụ myiri ụdaume

2a. Gịnị bụ asụsụ? 2b. Depụta njirimara asụsụ ato 2c. Kedụ uru atọ asụsụ bara

3a. Gịnị bụ agụmagụ? 3b. Dee njirimara agụmagụ atọ 3c. Nye ọmụmaatu ihe atọ ndị bụ agụmagụ

4a. Kedụ ụzọ anọ mmadụ nwere ike iji zipụta ebumnuche ya n'abụghị asụsụ. 4b. Kedụ ihe atọ e jiri mara ndị Igbo 4c. Dee uru atọ akụkụ ifo bara

5. Kọọ otu akụkọ ifo ị maara nke ọma

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *