Ule Asụsụ Igbo maka SS2 2025taam nke mbu

Welcome to your Ule Asụsụ Igbo maka SS2 2025taam nke mbu

1. Mofim bu irighiri okwu.........

"kwuru ' bu mkpuru okwu ma ihe mebere ya bu .....

3. E nwere ụdị mofim....

4. Nkebiokwu bu ....... abụọ ma ọ bu karịa nwere ike ị gakota ọnụ n'usoro n'ahiriokwu.

5. Ihe kacha ejimara nkebi okwu bu na ọ naghị enwe .......

6. "Osisi ojii ' dachiri ụzọ bu omumatu........

7. Bịa ngwa ngwa bu nkebiokwu nke ....

8. Mgbe udaume bidoro okwu nke abụọ weere ọnọdụ okwu nke mbu,ihe enwere ebe ahụ bu

9. Ọ bụrụ na otu udaume apuo n'' okwu enwere udaume ihe e nwere bu....

10. "Adaku' mkpụrụokwu a gosiri........

11. Nneka nwere anyaukwu. 'Anya ukwu’ bu nkebiokwu ...........

12. Mgbankwo zụtara ewu ojii bu omumatu nkebiokwu

13. Agụmagụ odinala mere ka ndị Igbo Chekwa........ ha

14. Agụmagụ odinala na-eme ka huchaputacha ihe di mma........ kere uwa a.

15. Agụmagụ odinala na-enye ndị mmadụ obi..........

16. Nbebiahiri bu..........ole na ole e dere n'ezigbo usoro

17. Nkebiahiri na-enwe..........

16. Nkeebiahiri bu..........ole na ole e dere n'ezigbo usoro

18. ........... bu otu n'ime nkejiasusu e nwere n'igbo

19. Azuka na aku azụ na mmiri. Na mmiri bu..........

20. A na egosi ejije ' n'elu ..........

SUBJECTIVE

1. ...........ka na eji eje agbata ụgwọ n'aka ndị dara iwu obodo

2. Otu nzuzo na ndị.......ruru n'okwu n'obodo

3. Otu nzuzo na-enye aka ịhụ na......... ọ ọbula e tiri n'obodo dị ire

4. Otu nzuzo na-enyekwa aka ịhụ na obodo deere............

5. Deputa otu olilo udaume I maara

NKEBI NKE ATỌ

1 Gịnị bu agụmagụ odinala . b) kpoputa nkenuudi ya di iche iche ị maara. Ch) Deputa ụdị akụkọ ano na abu ano I maara.

2. Were asụsụ Igbo di mma kowapụta nkebiokwu,ma deputa nkenuudi ya di íche iche. b)Deputa ụdị olilo udaume ise i maara.

3. )Gini bu mbuuzo? b) mee ahiriokwu abua iji ziputa mbuuzo. Ch )kpoputa otu nzuzo ano i maara n'igbo. ,

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *