Asụsụ Igbo maka ule taam nke abụọ ss1,2026

Welcome to your Asụsụ Igbo maka ule taam nke abụọ ss1,2026

Zaa ajụjụ niile ndia:

1..Gini bu ilu nwanyị maọbu alụmdi na nwunye?

2. Kowaputa usoro e esi alụ nwanyi n'obodo gị.

3. Gịnị bu igba alukwaghim?

4. Deputa ihe atọ nwere ike ibute alukwaghim.

5. Kpọpụta uru ise di n'olu nwanyị.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *