Second term Igbo examSs2,2026

Welcome to your Second term Igbo examSs2,2026

.1. Kategori Utoasusu nke na-egosi oge ihe jiri mee bu

2. Ụdị olilo udaume e nwere n'Igbọ dị ......

3. Ọọ ya bu ọmụmatu olilo......

4. Kategori Utoasusu a na-enweta na ngwaa nke na -eziputa ihe mere eme maọbu ihe na - eme eme nke agaghị enwe ike ijikwa oge doro anya o jiri mee bu .....

5. Aspekiti anaghị ekwu maka...... kpọmkwem kama ọ na-ekwu n'aka ogologo oge

6. Ahịrịokwu nke ngwaa ya gosiri aspekiti Mmecha bu .......

7. Kategori Utoasusu nke na-ekwu maka oge kpọmkwem bu .....

8. Ahịrịokwu ngwaa ya gosiri tensi ndinaazu nju bu

9.Nnunu anaghị efe efe N'ahiriokwu a ngwaa gosiri aspekiti

10. Obinna na-arụ ọrụ Bekee n'Onicha Ngwaa ahiri ókwú a na egosi

Nkebi nke abụọ:zaa ajụjụ niile ndia.

1.Gini bu echimechi? B. )Nye ọmụmaatụ ụdị echichi I maara.

2 Gini bu Tensi. b. ) Kpọpụta nkenuudi ya dị iche iche ma nye ọmụmatu ha

3. Kowaa Aspekiti ma gosiputa ụdị ya dị iche iche. b ) Gosiputa ndi iche dị n'etiti tensi na aspekiti.

4. Were ọmụmaatụ dabara adaba wee gosiputa ọrụ ano " Na" na -aru n'ahiriokwu.

4. Were ọmụmaatụ ahịrịokwu anọ dabara adaba wee gosiputa ọrụ ano " Na" na -aru n'ahiriokwu.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *