Asụsụ Igbo j.s.1 2024 mid term

Welcome to your Asụsụ Igbo j.s.1 2024 mid term

1. Ụzọ mmadụ na ibe ya si emekorita ka a na-akpo -------

2. Asụsụ dị ka ------ mmadụ nwere iji gafee mba ozo

3. Mkpuru edemede igbo dị-----

4. Udaume asụsụ Igbo dị----

5. Otu 'E' ka a na-akpo-----

6. O bu mazi ----- na ndị komitii ya wepụtara mkpụrụ edemede igbo

7. Onwu otografii a malitere n'afọ

8. Otu n'ime ndia abughi akorongwa egwu

9. Otu n'ime ndị a abụghị udamfe

10. Udamkpi asụsụ Igbo dị-----

SUBJECTIVE

1. Otu udaaro n'ebu ntụpọ bụ----

Deputa ụzọ atọ mmadụ nwere ike isi zọpụta echiche ya na ekwughị okwu ọ bụla----- na -----

4. Otu ihe eji ama ebe onye si bụ----

THEORY

Họrọ otu n'ime ajụjụ ndia ka ị zaa

1a. Gịnị bụ asụsụ

B. Deputa njirimara asụsụ ise I maara

Ch. Deputa uru anọ asụsụ bara

2a. Kowaa ihe bụ udaume

B. Deputa otu udaume abua e nwere ma kpọpụta aha ha

Ch. Were otu 'a' niile mee mkpụrụokwu anọ masịrị gi

Deputa ụzọ abua mmadụ nwere ike isi zọpụta echiche ya na ekwughị okwu ọ bụla----- na -----

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *