Asụsụ Igbo j.s3

Welcome to your Asụsụ Igbo j.s3

ULE OKARA TAAM ASUSU IGBO MAKA J.S3

Azaa Ajụjụ niile ndia: Tumbom Tumbom

Na mgbe ___1__ nkwụ abughi ihe ndi mmadu jiri kpọrọ

ihe dị ka ọ dị ___2___. Ọtụtụ ihe ndị ala anyi

na - enweta taa na nkwụ adịghị n'oge __3__.

Tupu ndị __4___ abịa n'ala anyi Naijiria,

akụ na __5__ abụghị ihe dị oké mkpa.

O bu site n'obi bịa na izukorita ahịa ndị obodo anyị na ndị __6__ ka ejiri chọpụta uru dị icheiche akụ na mmanụ bara.

Uru __7__ bara n'oge gboo

ebe __8__ bụ maka ịmepụta ude aki

Mmanya bụ ihe esi na__9__ n'onwe ya enweta.

N'oge ugbu a, uru ọhụrụ a chọpụtara ebe akụ na mmanụ dị wetara nnukwu mgbanwe n'ebe __10__ dị. A chọpụtara na akụkụ nkwụ niile nwere uru ha bịara.

NKEBI NKE ABUO (SUBJECTIVE)

Tinye ( na), (n'), (na-) ebe ha kwesịrị ịdị.

11. Anyị niile gụrụ akwụkwọ _____Nsukka

12. Azụ ahụ di ______ ime ite

13. _____ ely mmiri ka ha rụrụ ụlọ

14.______ mgbidi ka ndi amị ahụ sịrị bịa

15. Anyi _____ eri nri ụtụtụ _____ oge

NKEBI NKE ATO (THEORY)

Họrọ abua n'ime atọ ka ị zaa

1a. Deputa ọrụ anọ "NA" na-arụ n'ahiriokwu

(a). ____________

(b). ____________

(ch). ____________

(d). ____________

2. Deputa ihe nọmba ndị a pụtara

(a) 12,566 ==>

(b) 100,001==>

(ch) 24,483 ==>

3(a) Gịnị bụ omụgwọ?

(b) kedụ onye ọ dịrị ile nwaanyị omụgwọ? _____

(ch) Izu ole ka a na-ano omụgwọ? ______

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *