Welcome to your ASUSU IGBO j.s3
2.
1. Nkebiahiriokwu pụtara---- na bekee------
3.
2. Kategori ụtọasụsụ nke na egosi oge ihe ji mee ka akpọrọ------
4.
3. Kedu onye a na-ele omugwo?
5.
4. Mbuuzo dị n'ahiriokwu a bụ "Nna m bi na Nsuka"
6.
5. Ndị mmadụ si na ihe dị mma n'anya gbara ------
7.
6. Onye na akpa àgwà ọma na enwe -------
8.
7. Nwata ahụ bụ mbe atụmatụ okwu pụtara ìhè n'ahiriokwu a bu
9.
8. Onye bụ isi ezinaụlọ bụ -----
10.
9. Otu n'ime ndia abughi nkebiokwu
11.
10. Nkebiokwu pụtara------- na bekee
12.
11. Chibuike gburu ewu. Gburu bu
13.
12. Nwoke "ahu" nwere aka ngo okwu a kara ihe n'okpuru
14.
13. Emeka tara isi mbe bụ-----
15.
14. Ndị a niile bucha nkejiasusu ma e nwepu
16.
15. Anwụ piara ha ụtarị --> ahịrịokwu a gosiri -----
17.
16. Kedu onye ọ dịrị ile nwan
18.
17. Otu n' ime ndia bụ okwu sitere n'asụsụ Awụsa
19.
18. O na-aga "nwayoo nwayọọ" nke a etinyere akara bu-----
20.
19. Akaraedemede na-eziputa ntakịrị ezumike n'okwu bu
21.
20. Nke gosiri akarankpu n'ebe a bu