1. Asụsụ bụ ụzọ mmadụ na ibe ya si_______________________
2. Igbo bụ asụsụ bụrụkwa ___________________
3. Ihe dịka ikike mmadụ nwere iji gaa mba ọzọ bụ__________________
5. A, ị, ọ, ụ bụ ___________________________
6. Otu n’ime ndịa abụghi udaarọ a,e,i, ọ,u
7. Mgbochiume nge di ______________
8. Onye weputara mkpuru edemede igbo bu ____________________
9. Aha kọmitti wepụtara mkpuruedemede a bụ ____________________
10. Ụzọ esi eziputa ebumnuche na abughi asụsụ bu ......
11. Atọ n’ime steeti ndị igbo jírí mere isi be ha bu ________________
12. Aha akwụkwọ anyi gụrụ na taam a bụ __________________
13. Otu ụdaarọ nwere ntụpọ bụ ______________
14.Uzọ nille e si eziputa mbunuche mmadụ richara mperi bere sọ ________________
15. Ndị igbo nwere ndi__________________ ndị bidewere ha
16 .Myịrịụdaume asụsụ Igbo bụ ________________
17. Ndị Igbo bi n'.............. Naijiria
18. Ndị Igbo bu ndi ji. .........ele ọbịa.
19. Ndia bu udaaro ma e wepu
20. Okwu a abughi okwu Igbo .. .........
10. Ụzọ esi eziputa ebumnuche na abughi asụsụ bu ......