Asụsụ Igbo Junior sekon diri nke ato taam nke abụọ

Welcome to your Asụsụ Igbo Junior sekon diri nke ato taam nke abụọ

1. 
1.Olilo udaume pụtara---- na bekee------

2. 
2. Kategori ụtọasụsụ nke na egosi oge ihe ji mee ka akpọrọ------

3. 
3. Kedu onye a na-ele omugwo?

4. 
4. Mbuuzo dị n'ahiriokwu a bụ "Nna m bi na Nsuka"

5. 
5. Ndị mmadụ si na ihe dị mma n'anya gbara ------

6. 
6. Onye na akpa àgwà ọma na enwe -------

7. 
7. Nwata ahụ bụ mbe. Atụmatụ okwu pụtara ìhè n'ahiriokwu a bu

8. 
8. Onye bụ isi ezinaụlọ bụ -----

9. 
9. Otu n'ime ndia abughi nkebiokwu

10. 
10. Nkebiokwu pụtara------- na bekee

11. 
11. Chibuike gburu ewu. Gburu bu

12. 
12. Nwoke "ahu" nwere aka ngo okwu a ,e tinyere akara ngwu bu. ......

13. 
13. Emeka tara isi mbe bụ-----

14. 
14. Ndị a niile bucha nkejiasusu ma e nwepu

15. 
15. Anwụ piara ha ụtarị --> ahịrịokwu a gosiri -----

16. 
16. Kedu onye ọ dịrị ile nwanyi omugwo

17. 
17. Otu n' ime ndia bụ okwu sitere n'asụsụ Awụsa

18. 
18. O na-aga "nwayoo nwayọọ" nke a etinyere akara bu-----

19. 
19. Akaraedemede na-eziputa ntakịrị ezumike n'okwu bu

20. 
20. Nke gosiri akaramkpu n'ebe a bu. u

21. 
NKEGA NKE ABUA

22. 
1.Gosiputa otu omumatu olilo mmako?

23. 
2.Adeeze bu ezigbo enyị m bu omumaatu olilo.......

24. 
Azụ ahụ di ---- ime ite

25. 
4. Nna m bụ---- Nsuka

26. 
5. Ukwa ruo oge ya o -----

27. 
6. Aka àjà àjà na ebute ------

28. 
7. Mmadụ ime aka abụọ pụtara mmadụ----

29. 
8.Mkpuru edemede e ji egosiputa olilo udaume bu .......... -----

30. 
9. Gịnị bụ ilu ---

31. 
10. Deputa ụda olu atọ I maara------

32. 
Nkega nke ato :Họrọ abuà n'ime atọ ka I zaa.

33. 
1a. Gịnị bụ olilo udaume??

34. 
b. Deputa ụdị olilo udaume ise I mara

35. 
ch. Deputa ilu abua I maara

36. 
2a. Gịnị bụ udaolu?

37. 
2b. .Tinye akara udaolu n'okwu ndia

38. 
a .Oke (rat)

39. 
b. Oke(share)

40. 
3. Deputa ọrụ anọ "Na" na-arụ n'ahiriokwuma nwere omumatu gosiputa haa

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *