Asụsụ Igbo maka Jss12025

Welcome to your Asụsụ Igbo maka Jss12025

1.Oge ezumike nke nwanyị mụrụ nwa na anọ ka a na - akpọ......,

2. Ụzọ esi eme ka ozi rute onye ọ bụla aka ka a kpọrọ .........

3. Deputa ihe abua eji ago ọfọ.....

4. Otú n'ime okwu ndia bu okwu ìgbo siri n' asụsụ awusa bia

5. Onye ọ dịrị ile nwanyi Omugwo bu

6. Dị bu uno n' ezinaulo ọ bụla bu .....

7. Agụmagụ odinaala nke eji ọṅụ agụpụta ka a kporo....

8. Ahịrịokwu zuru okè ga enweriri. i

9. Aha Akwụkwọ akụkọ izizi e deputara bu ......

10. Oge ezumike nke nwanyị mụrụ nwa na anọ ka a na - akpọ......,

11. Ụzọ esi eme ka ozi rute onye ọ bụla aka ka a kpọrọ .........

12. Onye ọ dịrị isi nri na ezinụlọ bu .........

13. Dị bu uno n' ezinaulo ọ bụla bu .....

14. Onye bu onye isi kọmitii n'ahụ maka mkpụrụ edemede bu

15. Otú n' ime ndia bu ụzọ nzisa ozi nke ugbu a

16. Aha Akwụkwọ akụkọ izizi e deputara bu ......

17. Agụmagụ odinaala nke eji ọṅụ agụpụta ka a kporo....

18. Otu n'ime ndia bu udaolu

19.Akaoru onye na akụ azu bu

20. Kedu nke bu 'adverb,' n' igbo

Nkega nke abua: Ajuọ azaa

1. Ịzụ olè ka a na - anọ Ọmugwo?

2. Ebipụtara Akwụkwọ Omenuko n'afọ ......

3. Kpoputa akara ụda olu atọ I maara........

4. Kpoputa aka ọrụ ndị Igbo atọ I maara............

5. Kedu obodo eji ịkpụ uzu wee mara

6. Deputa ihe atọ ndị Igbo na enweta na nkwu ..........

7. Deputa aka ọrụ ndi Igbo abua n' oge ugbua..........

8. Kpoputa myiri udaume ndị I maara

9. Ahịa ole na -eme otu izu

10. Deputa ahịa ndia n'usoro eji akpọ ha

Nkeji nke atọ: zaa ajụjụ niile ndia.

1 Gịnị bu Ọmugwo?

b. Deputa mmadụ atọ nwere ike ile ọmugwo.....?

Ch kpoputa ọrụ ato diri onye na -ele omugwo

2. Gini bu akaoru?

b. Kpoputa aka ọrụ ndị Igbo ise n'oge ugbua

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *