1. Alụmdinanwunye bu otu n'ime....,...Igbo
2. Onye o diiri I choga ibe ya maka alụmdinanwunye bu.......
3. Nwoke toruru ịlụ nwanyị ma o lubeghi ka a na-akpọ........
4. Onye nọ n'etiti ezi na ụlọ abụọ na-acho ịbụ ogo ka a na-akpọ.........
5. O bụrụ na nwoke ahu nwaanyị di ya mma olulu,ihe izizi ọ ga -eme bu ........
6. Alụmdinanwunye na enweta......... n'etiti ezinaulo mmadụ abuo a na-alụ onwe ha.
7. Dị bu uno n' ezinaulo ọ bụla bu .....
8. Ịgba alukwaghim bu ......nke dị na nwunye
9. Aha akamkpa ihe ọ bụla nwere ka a na-akpọ....
10. Obi ji osisi n'aka."osisi' bu ......
11. Ọ riri nri."Ọ" bu......
12. A chọrọ ezigbo mmadụ."A" bu
13.Amamihe Chisom ebuka. " Amamihe" bu'
14. Aha ihe niile na-azakodo onu n'igwe ka ana akpọ..........
15. Ihe eji mara ezi na ụlọ ọtu mkpuke bu na e nwere......... na ya.
16. Oghom so ịgba alukwaghim bu na ...... na ajụ ụmụ ha oyi.
17. Oye ọ dịrị inweghachi ego e mere n'isi nwanyị bu .....
18. Ndị Igbo bu ndi ji. .........ele ọbịa.
19. Ubara nnochiaha "ya'" bu.
20. Uru kacha uru alụmdi na Nwunye bara bu......