1. Ewumewu gbara nnukwu ọnọdụ na ndụ ñdi Igbo bu.
2. Kedụ ebe mmekọrịta mmadụ na ibe ya na-ebido.....
3. Onye bu isi ezinaulo bu ......
4. Ezinaulo ebe e nwere naanị otu usekwu bu
5. Otu n'ime ndị a abụghị ụdaaro....
6. Isha(crayfish,).okwu a edeputara ebea sitere n'ụda.....wee puta.....
7. Otú deputara mkpụrụigbo bu
8. N'ezinaulo mbido. ......nwoke so na ya
9. Mgbochiume anaghị enwe . ma a na-akpọ pụta naanị ha
10. ..........e nwere n'igbo ma bara uba karịa udaume