1. Akụkụ ahụ ndị ahụ na enye aka ma a na akpoputa okwu ka a na akpọ.........
2. Mgbe njakpoike na nke juu jikoro ọnụ a na enwe ...... .....
3. Akụkụ ahụ ndị na emeghari emeghari bu ndia ma e nwepu otu
4. Akụkụ ahụ ndị a naghi emeghari emrghari ka a kpọrọ ............
5. Otu udaume eji egbugbere ọnụ elu akpoputa m maara bu
6. Ndia niile bu njiakpo ma e nwepu otu n'ime ha
7. Kọmitii weputara Igbo otografi bu ..........
8. Mkpụrụ edemede Igbọ dị .........
9. Mgbochiume asụsụ Igbo di........
10. Ewumewu gbara nnukwu ọnọdụ na ndụ ndị Igbọ ka na- akpọ .........
11. Mmekọrịta mmadụ na ibe ya na ebido na ..........
12. Ezinaulo ebe otu nwoke na alụ ọtụtụ nwanyị ka akporo..........
13. Mkpụrụ edemede Igbo nwere ike ịbụ akara ụda n ebea bu............
14. Otú n,'ime ọrụ nwanyị na-arụ bu........
15. Na ndagba myiri udaume nke kwesịrị iso"m' bu.........'
16. N' ezinaulo otu mkpuke usekwu na -adị ........
17. Asụsụ Igbo zuru ala igbo niile ọnụ bu.......
18. Mkpụrụ abiidii nke iri na -ato n'usoro mkpụrụ edemede bu .........
19. Kedu n'afọ enweputara Onwụ otografi
20. Tụgharịa ahiriokwu a ka ọ bụrụ ubara' Nwa ọkụkọ m ka ọ bu.'............