Igbo Jss1 mid term2, 2025

Welcome to your Igbo Jss1 mid term2, 2025

1. Akara ndị ahụ a na -etinye n'edemede iji mee ka ihe a na agụ nwee nghota bu..........

2. Usoro mmadụ si anabata ọbịa n'ụlọ ya ka a na-akpọ......

3. Otú n'ime ndị a abụghị ọrụ aka ndị igbo

4. Akara edemede nke na -egosi ngwụcha ahịrịokwu bu ......

5. Olee akara edemede kwesịrị ịdị na ngwụcha ahịrịokwu a: Obi o gburu agụ ahụ

6. Otú n'ime ndi a abụghị akara edemede. .

7. Otú n'ime ndị a a bughi ụdị abụ m maara

8. Otú ihe e ji mara ndị Igbo bu

9. Ndị Igbo bu ndi na-arụsi ọrụ ......

10.Ihe eji anabata obia bu .....

Nkebi nke Abụọ: Zaa ajụjụ niile ndị a

1.Gini bu akara edemede?

b. Deputa ụdị akara edemede ise I maara

ch. Deputa ihe atọ eji mara ndị Igbo

d. Deputa ụdị abụ atọ i maara

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *