Welcome to your JSS1 new second term mid term test on IGBO
1. Kedu aha Akwụkwọ ejije anyị gụrụ?...
2. Kedu aha onye dere ya?.....
3Mgbochiume anaghị ebu akara udaolu maka na .......
4. Udaume asụsụ Igbo di .,.
5. Otú n'ime okwu ndia bu okwu ìgbo siri n' asụsụ awusa bia
6. Aha nwoke biakwutere Azuaanuka n'ụzọ ụtụtụ bu
7. Akara edemede a ga -etinye n" okwua 'Ebee ' bu.
8.. E kere udaume ụzọ abua ...,
9. Ewepụtara usoro abiidii n' afọ .....
10. Ndia bu ahịa anọ anyị nwere ma e wepụ....,