Ule asụsụ Igbo jss2,2025A

Welcome to your Ule asụsụ Igbo jss2,2025A

1 .Okwu nka di iche iche e ji achọ edemede ma ọ bu okwu mma iji mee ka ọ dị ụtọ ná ntị ka a na-akpọ.........e

2. Ndị a niile bu nkejiasusu Igbo ma e wepu...........

3. Otu n'ime atụmatụ okwu m mara bu..........

4. Asụsụ na-eme ka.........na odibendi na-aga n'ihu

5. Agụmagụ odinala nwere ngalaba atọ, otu n'ime ha bu......... odinala

6. Abidii Igbo di.........

7. Igbo bu asụsụ burukwa .....,.

8. 'Adamma bu asa'.Nkea bu omumaatu.........

9. Otú n'ime ihe kachasị mkpa ndị Igbo ji ele ọbịa bu.......

10. Akara ndị ahụ a na-etinye n'edemede iji mee ka ihe e free kwe ọgụgụ ma nwee nghota ka a kpọrọ.......

11. Onye o dịrị iwa oji n'ala Igbo bu .......

12. Usoro eji anabata mmadụ n'ala Igbo ka akpọrọ.......

13. Atụmatụ okwu nke eji asi na ihe yiri ma ọ bu dị ka ibe ya ka a na akpọ.....

14. Ọrụ aka eji mara ndị Igbo gụnyere

15. Anyị na- amata ngwụcha ahịrịokwu site n'itinye........

16. Agụụ piara ha utari ?omumatu.....

17. Ndị Igbo bu ndi bi n'....... Anyanwu Naijiria.

18. Otu n'ime steeti ndị Igbo ji mere isi be ha bu....,.

19. Edi soro ya ọnụ pụtara na ọ na.......

20. Agwa ekwesighi ka ụmụaka na-akpa bu.

NKEGA NKE ABUA

1. Agumagu bu ihe mmadụ ji .......ya wee cheputa.

2. E kere agụmagụ odinaala ụzọ atọ kpoputa ha...........,...........

3.Eji asụsụ akuziri....ihe n'ụlọ akwụkwọ.

4. Udaume ndị nwere ntupo n'okpuru dị .,

5. Mgbochiume ngé dị .............

Nkega nke atọ zaa ajụjụ niile ndị a.

1kpoputa steeti ise ebe ndị Igbo ji mere isi be ha.

b. Deputa uru atọ asụsụ bara

2a. Gini bu echichi?

2b. Kpoputa ụdị echichi ise I maara ndị Igbo na echi.

3. Gịnị bu nzisa ozi?

B. Gịnị bu nkowaaha?.

4. . Deputa nkenuudi y a dị ichè iche?

b. Deputa ụdị nri ise e jiri mara ndị Igbo.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *