Ule asụsụ Igbo maka sinio sekondiri nke mbu 2025B

Welcome to your Ule asụsụ Igbo maka sinio sekondiri nke mbu 2025B

1. Ihe izizi e ji mara ndị Igbo bu

2. Aha ọzọ a na-akpọ ejiji bu .....

3. Ndị Igbo chiri echichi na -, etinye ugbene ......n'okpu ha

4. Mgbe njiakpoike na nke juu nokoro ọnụ wee mepụta ụda,a na-enwe.........

5. Akụkụ ahụ ndị ahụ na- enye aka ma a na ekwuputa okwu ka a kpọrọ...

6. Otú akụkụ ahụ eji akpoputa okwu bu....

7. Otu n'ime ndị a abụghị njiakpoike

8. Njiakpo ndị anaghị emeghari emeghari ka a kpọrọ.

Nkebi nke abụọ: Ajụọ azaa

1. Kedu aha Akwụkwọ akụkọ anyị guru....

2. Kpoputa aha onye dere ya.....,

3. Aha ndị bipụtara ya bu.....

4. Kedu ihe Otualo gwara Ejula ka ọ mee?...........

5. Deputa ihe ịchọ mma ise Otualo gwara Ejula ka o nata..........

6. Deputa isiokwu atọ anyị gurula makáya...........

7. Gịnị mere Aguiyi jiri gbuo nwanyị Utaba ?.........

Nkebi nke atọ zaa ajụjụ niile nda

1 Gịnị bu ogan okwu?

b.)were eserese dị nma gosi pụta ogan okwu

2. Were chaati ka I gosipụta nkewa udaume.

b. Tulee ụdaaro di n'ime ha.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *