Ule asụsụ Igbo ss12025A

Welcome to your Ule asụsụ Igbo ss12025A

1. Gịnị bu abụbọ ndị igbo ji eri okwu?

2. Okwu ndị ahụ bu abubo e ji eri okwu bu .........._________________

3. 49,856 pụtara_________________

4. Kọwaa akpaalaokwu a; Adamma Kwụ n’elu pụtara

5. Nweke ji ntị chọọ mma, pụtara na

6. Mejuputa ilu a: ụkpana okpoko gburu bụ _________________

7. Otu ụzọ dikarisiri ntakiri e ji ekwu okwu di omimi bu

8. Ihe mmadụ ji echiche ya chepụta ma werekwa asụsụ nka kwuputa maọbụ depụta ya ka a kpọrọ __________________

9. E kere Agụmagụ odịnala ụzọ__________________

10. Oge e ji eleta nwaanyị mụrụ nwa ọhụrụ n’ala igbo ka ọ na-akpọ __________________________

11. _________________ bụ nkeji asụsụ nke na enwere ọnọdụ aha n'ahiriokwu.

12. Izu ole ka nwanyi na-anọ ọmụgwọ _________________

13. Otu mmemme pụrụ iche a na-eme ma nwaanyi si n’ọmụgwọ pụta bụ ________________

14. Onye ọ dịrị ile nwaanyị mụrụ nwa ọmụgwo bụ__________________

15. “Adaakụ " ahụ' mara oke mma ."ahu_'putara_________________

16. onụogugu, 17/100 pụtara ________________ otu narị

17. Onye mere mma na-emere "onwe ya bu omumatu. __________________

18. _Aka ọrụ eji mara ndị Igbo bu........____________________

19. Olee nke bu omenala ndi Igbo.,....._______________

20. E gburu ewu."E 'bu ___________________

Nkebi Nke Abụọ: Aghọtazaa

Gụo ederede a ma zaa ajụjụ sọ ya.

Oba-akwukwo so n’ otu ebe e ji akwalite mmụta. A bia n’oba-akwụkwọ a haziri ya nke na ichọta akwụkwọ ọbụla na-adi mfe, e debechara akwụkwụ na ngalaba di iche iche dika, ihe ọmụmụ si gbata kwuru. N’ oba-akwụkwụ, mkpọtụ anaghi adi ya ọ bụladi agamije mmadụ apụghi izogbu ahụhụ. Ndi nọ ebe ahi biara ikponye akwụkwọ n’ụbụrụ. Iwu na achi oba-akwụkwọ gụnyere I nata akwụkwọ ikike iji gbaziri akwụkwọ

Zaa ajụjụ ndia

1. Gịnị mere na ịchọta akwụkwọ na-adị mfe n’oba-akwụkwọ _______________

2. Kedụ ihe mere na mkpọtụ adịghị mkpa n’ obaakwụkwo _____________

3. Otu ebe eji akwalite mmụta bụ _______________

4. E debechara akwụkwọ na ______________ dị iche iche

5.Deputa udi akara ụda olu atọ I maraI maara

Mejuo ilu ndia

8. Isi kote ebu ______________________

9. Aka aja aja na ____________________

10. Onye rụọ ____________________

Nkebi nke atọ

Họrọ atọ n’ime ajụjụ ndia ka ị zaa

1i. Gịnị bu omugwo?

Depụta ndị ọ dịrị ile omugwo

2a. Gịnị bụ nnochiaha?

b.Deputa ụdị nnochiaha ise I maara

4. Kpọpụta ụdị ahiriokwu isé I maara ma kọwaa otu n'ime ha.

ii. Were ahịrịokwu gosipụta nke ọ bụla

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *