Asụsụ Ìgbo maka JSS1 ule ọkara taam

Welcome to your Asụsụ Ìgbo maka JSS1 ule ọkara taam

1. Udaume e nwere n'Igbo dị ........

2. Otú udaume ole ka e nwere n'Igbo

3. E nwere ụdị agumagu abua ya bu agụmagụ odinaala na nke .......

4. Ọ bu n' afọ ........ Ka a malitere dewe agụmagụ ede na" okwu Igbo

5. Akwụkwọ agụmagụ ugbu a mbu bu......

6.. Aha onye dere ya bu........

7. Ndị Igbo bi n' ........... anyanwu Naijiria.

8. Igbo bu asụsụ bụrụkwa .........

9. Ndia niile bu ụzọ nzisa ozi ma e nwepu....

10. Otú akaoru ndị Igbo n' oge gboo m maara bu....

NKEGA NKE ABUA

Zaa ajụjụ niile ndia

1. Gini bu nzisa ozi?

2. Deputa ụzọ nzisa ozi ise I maara

3. Kpoputa ụzọ atọ e kere agụmagụ?

4. Deputa aka ọrụ ndị Igbo ise I maara n' oge gboo

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *