Asụsụ Igbo Jss2 ule ọkara taam2024

Welcome to your Asụsụ Igbo Jss2 ule ọkara taam2024

1. Ntimkpu na -egosi ka ..,.......mmadụ di

2. Akaramkpu bu.

3. E nwere ngalaba atọ n' agụmagụ odinaala nke otu n'ime ha bu.....

4. Nkwenye ndị Igbo na onye nwụọ o biaghachi uwa ọzọ ka a na akpọ.

5. Ihe bu isi sekpù ntị n' ịgụ ubochi ndi Igbo bu

6. N'ahiriokwu a Chei ! Ike uwaa agwula m.Chei bu ........

7. Ọnwa nke iteghete n' afọ.bu

8. Obi agbaala dimkpa bu. Omumatu aspekiti ....

9 .Jon na-eri nri bu tensi......

10. Nagide omume ojoo nwata ahụ. (Na) na -arụ ọrụ dịka

NkEGA NKE ABUA

1. Deputa ụzọ ekele atọ I maara

2. Were ahiriokwu anọ gosiputa ọrụ dị iche iche (Na) na -aru n'ahiriokwu.

3. Kowaputa ihe okwu ndị a pụtara:

a) mbem igbo

b) Iló ụwa

C) igo ofo

d) Nzu

e) oji

8. Obi agbaala dimkpa bu. Omumatu aspekiti ....

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *