1. Ntimkpu na -egosi ka ..,.......mmadụ di
3. E nwere ngalaba atọ n' agụmagụ odinaala nke otu n'ime ha bu.....
.4. otu n'ime omenala ndi igbo bu
5. Ihe bu isi sekpù ntị n' ịgụ ubochi ndi Igbo bu
6. N'ahiriokwu a Chei ! Ike uwaa agwula m.Chei bu ........
7. Ọnwa nke iteghete n' afọ.bu
8. Obi agbaala dimkpa bu. Omumatu aspekiti ....
9 .Jon na-eri nri bu tensi......
10. Nagide omume ojoo nwata ahụ. (Na) na -arụ ọrụ dịka