Asụsụ Igbo Jss1mid term2025

Welcome to your Asụsụ Igbo Jss1mid term2025

1. Ụzọ mmadụ na ibe ya si emekorita ka a na-akpo -------

2. Asụsụ dị ka ------ mmadụ nwere iji gafee mba ozo

3. Mkpuru edemede igbo dị-----

4. Udaume asụsụ Igbo dị----

5. Otu 'E' ka a na-akpo-----

6. O bu mazi ----- na ndị komitii ya wepụtara mkpụrụ edemede igbo

7. Onwu otografii a malitere n'afọ

8. Otu n'ime ndia abughi akorongwa egwu

9. Otu n'ime ndị a abụghị udamfe

10. Udamkpi asụsụ Igbo dị-----

SUBJECTIVE

1.Akara a na-etinye n'okwu abua yiwere onwe ha na nsupe iji gosi nke bu nke ka a na- akpọ.,,.,

3. Deputa ụzọ abụ atọ I maara

4. Agụmagụ odinala ñke eji ọṅụ eziputa ka a na-akpọ.,.,,..

THEORY

Zaa ajụjụ ndia niile

1a. Gịnị bụ abụ?

2 kpoputa akara ụda olu atọ I maara

3 Deputa uru anọ asụsụ bara

4. Kowaa ihe bụ ụda olu

B. Tinye akara ụdaolu n'okwu ndia

I. akwa (egg) ii akwa(bed) III akwa (cloth) IV akwa(cry)

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *