Second term Igbo examSs1 ,2026.

Welcome to your Second term Igbo examSs1 ,2026.

1. Tupu nwoke a gaa ịkụ aka maka ịlụ nwanyị ọ ga-ebu ụzọ...........

2. Uru ịlụ ọtụtụ nwanyị bara ndị Igbo n'oge gboo bụ.....

3. Omenala igbo a na-eme iji nweghachi ntụkwasị obi n'etiti mmadụ abụọ na-enyo onwe ha enyo ka a na-akpọ.....

Ezi na ụlọ nke nwere naanị otu usekwu ka a na,- akpo..........

5. Onye ọ diri ichere onye ọbịa oji na ezinaụlọ

6. Ahịrịokwu nwere naanị otu ngwa ka a na-akpọ.......

7. Ndị a bụcha steeti ndi igbo nwe ma ewepu

8. Ezinaulo kacha wee gbasaa agbasa bu ...

9. Onye I diri ịchọta ibe ya n'aka alụmdi na Nwunye bu.....

10. Onye no n'etiti ezi na ụlọ na-achaọ ịbu ogo ka a na-akpọ

Nkebi nke abụọ:Zaa ajụjụ niile ndia

1 Gịnị bụ ezinaụlọ?

b). Kpopụta ụdị ezinaụlọ atọ ị maara ma kowaa nke ọ bụla.

2. Gịnị bu oji?kowaa ya nke ọma.

b. Deputa ihe ibe oji ọbụla pụtara.

c. Deputa uru ise oji bara.

3. Gịnị bu alụmdi na Nwunye,?kowakene ya nke ọma.

b. Gịnị bu alukwaghim? Kpopụta ihe ndị nwere ike ibute alukwaghim.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *