Second term Igbo Exam Jss32026

Welcome to your Second term Igbo Exam Jss32026

1. Mkpụrụokwu abụọ ma ọ bụ karịa nwere ike ịgakọta ọnụ na usoro ahịrịokwu ka a na-akpọ.........

2. "Ụlọ ya" bụ ọmụmaatụ ........

3. Mgbochiume anaghị ebu akara ụda ume maka na......

4. Chinwe gburu enyi." Gburu "pụtara.......

5. . Nkebiokwu anaghị enwe.... .

6 "Nwaanyị a" bụ ọmụmaatụ nkebi okwu nke ........

7. Ọ na-acha "edo edo" pụtara nkebi okwu nke......

8. "Ngwa ngwa "bụ nkebiokwu nke...

9. Ọ chọghị iji ahịa. Nke a bụ ahịrị.......

10. Gwa m otu ibe ji zuru ụwa ọnụ........

Nkebi nke abua: zaa ajụjụ niile ndia.

1. Dezuo ilu a: aka aja aja na-ebute........

2. Otu aka ọrụ eji mara ndi igbo bụ......

3. Onye na-ete nkwụ na ala igbo ka akpọrọ.........

4. Gwa m ihe siri na ọ bụghị naanị ya mụtara nwa a na-apịwa ọnụ.......

5. Depụta ahịa anọ e nwere n' igbo na usoro esi akpọ ya.......

6. Kedu aha onye dere Arụ Kwọ Nwa..........

7. Gịnị mere nwaanyị ure n'ikpeazụ?

8. Kedu aha ndị bipụtara akwụkwọ akpọrọ Arụ kwọ Nwa........

9. Kedu aha nne mụtara Adaure?........

10. N'uche gị gịnị mere Emenike jiri wepu nwa Adaure bu n'afọ?.........

Nkebi nke atọ:zaa naanị otu

1a.) Gịnị bu ile ọbịa? b.) Kpọpụta ihe eji ele ọbịa n'ala Igbo. ch. )Gịnị bu oji? Deputa uru ise oji bara.

2 .Gịnị bu Nkebiokwu? b.) Kpọpụta ụdị nkebiokwu dị iche iche na nye ọmụmaatụ ha n'ahiriokwu

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *