1.Akaraedemede nke na egosi ezumike n'okwụ bu......
2. Kategori ụtọ asụsụ nke na- eziputa oge Ihe ji mee ka a na-akpọ .......
3. Jon na-eri nri bu ọmụmatu tensi......
4. Anyị Jere ọrụ ugbo . Ahịrịokwu a bu ọmụmatu......
5. Okwu amamihe ndị Igbo ji achọ asụsụ ha mma bu
6. Ile ọbịa na-egosi Obi ...,......
7. Onye ka ị bu ? Ahiriokwu a gosiri nkwuwa....
8. Ime ihe dị mma bu .......
9. Otú ihe eji ama ebe onye si bu .
10 . Idobe onwe ọcha pụtara ...