Second term Igbo Exam Jss1

Welcome to your Second term Igbo Exam Jss1

1.Agumagu odinala nwere ngalaba atọ ,otu n' ime ha bu .........

2. E ji asụsụ a kuziri .........ihe n' ụlọ akwụkwọ.

3. Asụsụ na-eme ka. ....... na odibendi na-aga n'ihu.

4. Otú n'ime abụ m maara bu........

5. Asụsụ Igbo na - eme ..........

6. Akaraedemede nke na -egosi obere nkwusi bu........

7. Igbo bu asụsụ burukwa

8.Akara edemede nke na-egosi nkwusi ahịrịokwu bu.........

9. Ndị bidewere ndi Igbo bu.......

10. Ọtụtụ n'ime ndị agbata obi ndị Igbo m maara bu..........

11. Ndị Igbo bi ... anyanwu Naijiria

12. Otú udaume ole .....ka e nwere

13. Rikọm bu akara edemede na -egosi na okwu .........

14. Ihe a na-akpọ akaraedemede a ( ) bu...........

15. Okeke na-akpa ọtụtụ anụ ulọ: ọkụkọ, ewu ,ezi na atụrụ. Akaraedemede pụtara ìhè na" okwu a bu.....

16. Àgwà ọma pụtara ezi .......

17. Nneka bịara n'ututu.Ngwaa dị n'ahiriokwu a bu.....

18.Ụdaume na - eme ka mkpụrụ okwu nwee .......

19. Otú aka ọrụ e ji mara ndị Igbo bu

20. Udaume ole ka e nwere n'Igbọ ....

Nkebi nke abua. Zaa ajụjụ nile ndia:

1. Deputa akaraedemede iri ị maara?

2. Deputa ihe ise e ji maara ndị Igbo.

3. Deputa agbụrụ ise bu agbataobi ndị tgbo

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *