Asụsụ Igbo j.s.2

Welcome to your Asụsụ Igbo j.s.2

Gụọ edemede a ma zaa ajụjụ sọ ya.

Egwụregwụ bụ ihe dị oké mkpa na ndụ na otuto nwatakịrị ọ bụla. Ọ bụghị naanị na ọ na-eme ka nwatakịrị gbasịe ike kama ọ na- akpalite akọnuche nwatakịrị n'inwe ezi ogụgụ isi. Ọ bụ n'ihi nke a mere gọọmenti jiri kwado na a ga na-enwe egwuregwu, ha na-ezutekwa ihe mmerụ ahụ dị iche iche. Ya mere, ọtụtụ ụlọakwụkwọ anaghị ekwe ka ụmụaka gwue egwu na- enweghị ezi onye nlekọta iji gbochie ọdachi. Ọmumatụ egwu a na-egwu n'ụlọakwụkwọ bụ ịtụ bọọlụ, ịzụ okwe,ịkpọ ọga,ịwụ ụdọ wdz. Ụfọdụ ụmụaka dị umengwụ anaghị enwe mmasị isonye, ma nke a na-egosipụta na àgwà, omume na ahụike ha.

Zaa ajuju niile ndịa

1. Olee isiokwu kwesiri agumagu a

2. Ndi na-akwado ka e nwee oge egwuregwu n'ulo akwụkwọ bụ ______

3. Gịnị mere o jị dị mkpa ilekota ụmụaka anya mgbe ha na-egwu egwu

4. Ihe bụ isi sekpu nti n'igu oge ubọchi bụ____

5. ------- bụ ụbọchị ahia ndị igbo nwere

6. Onwa nke iri n'afọ bụ

7. Kowaa ihe okwu a putara : O jirila nkeji iri gafee elekere iteghete

8. Izu______na-enwe otu onwa

9. Deputa ihe ọnugụgụ a putara 1¾

10. Otụ n' ime ndia abụghi ụdị ngwaa

11. N' ahiriọkwụ; Kaa ngwaa ihe n'okpuru: Mazi Okeke bụ ogaranya

12. Mkpuruọkwụ ole na ole dị n'usoro ma nwekwa nghota zụrụ oke ka a na-akpọ_____

13. Otụ ndi ma ọbụ ndị mba sị ebị ndụ ha putara______

14. Akụkọ, ejịje na Abụ mebere agụmagụ_____

15. Otụ udaarọ na-enwe ntụpọ n'elu bụ______

16. Kedu nke e dere nke ọma

17. Uzọ esi agabsa ọzị ka o rute ọnye ọbula aka ka a na-akpo_______

18. Tinye ịsịngwaa dabara nke oma n'okwu igbo a. ____+ ta(to chew)

19. Udi ezịnaụlọ m maara bu_____ na______

20. Ọnye na agụ edemede ka a na akpọ.........

Nkebi Nke Abụa: Ajuọ Azaa

1. Mejụọ ilụ a: Ukwa ruo oge ya ___________

2. Otụ nri e jị mara ndi igbo bụ_________

3. Ụzọ nzisa ozi nke odinaala m maara bụ________

4. Agwa ọma pụtara mmadụ ime ihe dị __________

5. Abụ ndị igbo ji efe chineke ka a kporo..........

7. Nzu na-egosi____________

8. Otụ ihe m maara ndị igbo ji ele obịa bụ______

9. Otụ omenala ndị igbo m maara bu _________

10. Ọnwa nke mbu n'afo ọbụla ka akpọrọ__________

Nkebi Nke Atọ: Họrọ atọ n'ime anọ ka ị zaa

1. Gịnị bụ agụmagụ

b). Gosipụta ngalaba atọ bụ agụmagụ odinala___

ch )Agụmagụ e ji ọnụ ezịpụta ka a na-akpọ______

2.Gini bu omenala? b.)Kpoputa udi omenala abuo i maara ma nye omumatu ha.

3.) see oji ma gosiputa ibe oji na ihe o putara .b. )Deputa uru ise oji bara.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *