Asụsụ Igbo jss2 third term mid term test

Welcome to your Asụsụ Igbo jss2 third term mid term test

1. Ntimkpu na -egosi ka ..,.......mmadụ di

2. Akaramkpu bu.

3. E nwere ngalaba atọ n' agụmagụ odinaala nke otu n'ime ha bu.....

.4. otu n'ime omenala ndi igbo bu

5. Ihe bu isi sekpù ntị n' ịgụ ubochi ndi Igbo bu

6. N'ahiriokwu a Chei ! Ike uwaa agwula m.Chei bu ........

7. Ọnwa nke iteghete n' afọ.bu

8. Obi agbaala dimkpa bu. Omumatu aspekiti ....

9 .Jon na-eri nri bu tensi......

10. Nagide omume ojoo nwata ahụ. (Na) na -arụ ọrụ dịka

NkEGA NKE ABUA

1. Deputa ụzọ ihe ato I maara eji akpu aru?

2. Were ahiriokwu anọ gosiputa ọrụ dị iche iche (Na) na -aru n'ahiriokwu.

b) kowaa ihe okwu ndia putara nye omumatu ha

a)isingwaa

b) omekangwaa

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *