Asusu Igbo jss2 ule okara taam,2025B

Welcome to your Asusu Igbo jss2 ule okara taam,2025B

1 Okwu ndi ahu na anochi onodu aha bu.....

2.Otu n'ime ndị a abụghị nkenuudi okwu a kpọrọ aha na mbu

3. Aha onye dere akwụkwọ ọgụgu anyị bu....

4. Aha Akwụkwọ ahụ bu ......

5. Ụdị nnochiaha nke e ji a" ma ọ bu e" ezipụta ka a kpọrọ ...

6. Otú Omenala dara ọkpụrụkpụ m maara bu.....

7. Usoro na-achịotú ndị Igbo si ebi ndụ ha dika nkwenye ha siri dị ka a na-akpọ......

8. E bipụtara Akwụkwọ ọgụgụ anyị n'afọ ........

9. Otú Omenala adaghi ọkpụrụkpụ m maara bu......

10. Aha nwanne Uzodimma Aghadinulo bu......

Nkebi nke abụọ: Ajụọ azaa

1 Ụdị nnochiaha na-ezipụta ngu na nọmba ka a kpọrọ. .....

2. Kedu ezigbo aha otutu Nwoye n'akwukwo anyị guru ......

3. Kedu aha nwa Nwoye ya na Uchenna lekọrọ ule? ịba koleeji.........

4. Omenala a na-ahuta na-agburu ndi ocha ka akporo.......

5. Mejuo okwu ndia:

I)Onye kwe .........

ii)aka aja aja na-ebute..............

Nkebi nke atọ: Zaa ajụjụ niile ndia

1. Gịnị bu nnochiaha?

2. Deputa ụdị nnochiaha niile I maara.

3. Kpoputa ụdị omenala abuo ị maara

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *