Igbo jss3 mid taam2,20255

Welcome to your Igbo jss3 mid taam2,20255

1. Mkpụrụ okwu ole na ole na agako ọnụ nke ngwaa a adịghị bu.....akotara

2. Okpu nna "m "mara mma. "m" dị na ahiri okwu a bu .... .

3. Oji agbaghi ibe o bụla ka a na- akpọ....

4. A na- etinye kpomrikom n'edemede mgbe

5. Deputa olilo udaume okwu a : ude+isi

6. Akara edemede eji eziputa nnyemaka ngwaa bu akara

7. Kedu nkejiasụsụ bu(adverb) n'Igbo

8. Aha akamkpa ihe ọ bụla nwere ka a na-akpọ

9. Otu n'ime ndia a bughi ụda olu

10. Olee nke bu "back" n'igbo

Nkebi nke abụọ

Tinye akara ụda olu kwesịrị okwu ndia

1. Akwa(egg)

2. Akwa(bed)

3. Akwa(cloth)

4. Akwa(cry)

5. Oke(rat)

Nkebi nke atọ: zaa ajụjụ niile ndia.

1. Gini bu olilo udaume?

b kpoputa ụdị olilo udaume anọ I mara

Were omumatu gosiputa nke o bula

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *