Igbo ss12025

Welcome to your Igbo ss12025

Nkewa dị na étíti dị na nwunye ka a na-akpo.......

2. Nke e soghị n'usoro ilu nwanyị bu,......

3. Nke e soghi n' ụdị ezinaulo e nwere n'igbo bu....

4. Ezinaulo ebe e nwere nanị otu usekwu bu ezinaulo.....

5. Kedu nkeji asụsụ bu "adverb' na bekeee

6. Aha akamkpa ọ bụla ihe nwere bu .........

7. Gosiputa ụdị aha pụtara ìhè n'ahiriokwu a.:Okeke bu onye Nsukka

8. Njikọ nke nwoke na nwanyị dịka di na nwunye ka ana-akpọ

9. Otú n'ime ndị a nwere ike ibute ịgba alukwaghim

10. Mgbe mmadụ hụrụ onye di nma ọ ga-alu ,ihe mbụ o ga-eme bu....

Nkebi nke abụọ :ajuoazaa

1. Ego a na-akwughachi n'isi nwanyị ka a kpọrọ........

2. Onye ọ dịrị inweghachi ego e mere n'isi nwanyị bu

3. Kpoputa nkejiasusu asụsụ igbo abụọ I maara

4. Aha e nyere ihe ndi anaghị ahụ anya mao bu metu ya aka ka a kpọrọ...,...

5. Aha ihe niile na-aza ngbe ha nokoro ọnụ bu. ...

Nkebi nke atọ:Họrọ naanị ajụjụ abụọ ka I zaa

1.Gini bu alụmdi na nwunye?

b.Deputa ihe atọ mere nwoke ji alụ nwanyi?.

ch. Gịnị bu alukwaghim

2. Kpoputa ngalaba aha I maara ma kowaa otu n'ime ha

b. Deputa omumatu ahauche anọ I maara

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *