Ule Asụsụ Igbo makaJSS3 2025B

Welcome to your Ule Asụsụ Igbo makaJSS3 2025B

1 .Okwu nka di iche iche e ji achọ edemede ma ọ bu okwu mma iji mee ka ọ dị ụtọ ná ntị ka a na-akpọ.........e

2. Ndị a niile bu nkejiasusu Igbo ma e wepu...........

3. Otu n'ime atụmatụ okwu m mara bu..........

4. Asụsụ na-eme ka.........na odibendi na-aga n'ihu

5. Agụmagụ odinala nwere ngalaba atọ, otu n'ime ha bu......... odinala

6. Abidii Igbo di.........

7. Igbo bu asụsụ burukwa .....,.

8. 'Adamma bu asa'.Nkea bu omumaatu.........

9. Otú n'ime ihe kachasị mkpa ndị Igbo ji ele ọbịa bu.......

10. Akara ndị ahụ a na-etinye n'edemede iji mee ka ihe e free kwe ọgụgụ ma nwee nghota ka a kpọrọ.......

11. Onye o dịrị iwa oji n'ala Igbo bu .......

12. Usoro eji anabata mmadụ n'ala Igbo ka akpọrọ.......

13. Atụmatụ okwu nke eji asi na ihe yiri ma ọ bu dị ka ibe ya ka a na akpọ.....

14. Ọrụ aka eji mara ndị Igbo gụnyere

15. Anyị na- amata ngwụcha ahịrịokwu site n'itinye........

16. Agụụ piara ha utari ?omumatu.....

17. Ndị Igbo bu ndi bi n'....... Anyanwu Naijiria.

18. Otu n'ime steeti ndị Igbo ji mere isi be ha bu....,.

19. Edi soro ya ọnụ pụtara na ọ na.......

20. Agwa ekwesighi ka ụmụaka na-akpa bu.

NKEGA NKE ABUA

1. Agumagu bu ihe mmadụ ji .......ya wee cheputa.

2. E kere agụmagụ odinaala ụzọ atọ kpoputa ha...........,...........

b. Deputa ụdị nri ise e jiri mara ndị Igbo.

3. Deputa ihe atọ dị mkpa mgbe a na ede edemede

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *